Gbaa ama
Ọdịdị
Gbaa ama
Nkọwa
[dezie]Gbaa ama maọbụ ịgba ama bụ mmadụ ime ka a mara maọbụ kpughee ihe bụbu ihe nzuzo ma ọ bụ ihe amaghị.

Nkejiasụsụ
[dezie]Nyemaka ngwaa
Ọmumaatụ
[dezie]Okonkwo gbara ama banyere ala anyi na nzukọ ụmụnna.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Nkpughe
Ntughari n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Hausa
[dezie]Yoruba
[dezie]fi han