Gaa na ọdịnaya

Gbaa akaebe

Sitere na Wiktionary

Gbaa akaebe

Nkọwa

[dezie]

Gbaa akaebe tụmadị n' ụlọ ịkpe ,okpukperechi, maọbụ ebe ọbụla bụ ịkwu ihe ị maara gbasara ikpe maọbụ okwu dapụtara n'etiti mmadụ na ibe ya.


Sir William Gordon-Cumming in the witness box, in the presence of Edward, Prince of Wales, during the libel trial connected to the royal baccarat scandal

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Mkpọpụta

[dezie]

Ọmumaatụ

[dezie]

Biko, gbaara m akaebe.

Olumba

[dezie]
  • osialị

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wikipedia.org/wiki/Testimony https://en.wiktionary.org/wiki/testify

Hausa

[dezie]

Shaide https://ha.wiktionary.org/wiki/shaida

Yoruba

[dezie]

jẹri