Gaa na ọdịnaya

Fesa

Sitere na Wiktionary

Fesa

Nkọwa

[dezie]

Fesa pụtara ịgbasasị, ịfesasi, maọbụ ịntanye irighiri ihe n' elu ihe.

Offizielle Eröffnung Straßenparade - ColognePride 2011 (7771)

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Mkpọpụta

[dezie]

Ọmumaatụ

[dezie]

Fesa nnu ahu n' elu osikapa.

Olumba

[dezie]

Gbasa,tụsa

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wikipedia.org/wiki/Sprinkles

Hausa

[dezie]

yayyafa

Yoruba

[dezie]

pé kí wọn