Eziokwu n’obi
Ọdịdị
Eziokwu n’obi
Nkọwa
[dezie]Eziokwu n’obi bụ ịbụ onye na-ekwu eziokwu ma ọ bụ nwee eziokwu n’ime obi gị.
Nkejiasụsu
[dezie]Okwu Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Eziokwu n’obi bụ ihe na-eme ka mmadụ bụrụ ezigbo enyi.
- Uche nwere eziokwu n’obi, ya mere ọ na-agwa ndị niile eziokwu
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Ịbụ eziokwu