Gaa na ọdịnaya

Ezigbo ọyi ka ajọ nwanne

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a na-emesi ike na ịdị mma nke mmekọrịta dị mkpa n'etiti ezigbo ndị enyi karịa ndị na-anaghị eche banyere gị n'agbanyeghị na ị bụ ezinụlọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A friend that sticks closer than a brother