Enweremchi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Enweremchi bụ aha Igbo na omenala Igbo nke pụtara na m nwere Chukwu
Nkejasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Aha m bu Enweremchi
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Asusu Igbo
Ntugharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Enweremchi Is an Igbo name in the Igbo culture which means I have God