Gaa na ọdịnaya

Ekworo

Sitere na Wiktionary

Ekworo

Nkọwa

[dezie]

Inwere mmadụ ibe gị obi ọjọọ na anya ọjọọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ekworo adighi mma n'etiti anyi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntajianya n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

envy