Gaa na ọdịnaya

Ekweghi ekwe na-ekwe n'ute ekwere

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu igbo na kọwaa onye nēwepu isi n'iwu gāhu ajọ omume-ya .

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Pride goes before a fall