Gaa na ọdịnaya

Ekpemekpe

Sitere na Wiktionary

Ekpemekpe

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ka onye si ekpere Chi ya. E nwere uzọ ekpemekpe di ịche - ịche. Ndia gunyere Omenala, uzọ Jeso, uzọ Mohamedi na ndiọzọ. Ikpe ekpemekpe n'ime eziokwu n'ahazi ndu mmadụ

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Otu ekpemekpe nwoke a mere ka ndi mmadụ n'eso uzọ ya n'ihi na ọ naeme nke ọma.

Mkpọpụta

[dezie]
Ekpemekpe




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

religon