Gaa na ọdịnaya

Eke akụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Eke akụ maọbụ ihe akụ ọnatarachi bụ ebe ọ bụla akụnụba di n' ụzọ eke ma ọbu n' ụzọ ọnatarachi tụmadi  nke dị n'elu mmiri, mmiri ala, mmanụ ọkụ, ime ala,osisi, egwuregwu ọhịa, ogo ala, na  ikuku.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Eke akụ maọbụ ihe akụ ọnatarachi jupụtara n' Obodo m.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ihe akụ ọnatarachi

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]