Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na mmadụ ekwesịghị iji nwa ya eme ọnụ maka na ọ maghị ihe echi ga-abụ.
Aha
Ejinwaemeọnụ ọma ihe echi ga-abụ
Bragging/boasting with your child