Gaa na ọdịnaya

Ejije Obiụtọ

Sitere na Wiktionary

Ejije Obiụtọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ egwuregwu obi aghuri, ịkene Chineke maka ihe ọma Ọ meere mmadụ. Ọ n'enye obi iju afọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ejije obiụtọ nke a juru afọ nke ukwuu.

Mkpọpụta

[dezie]
Ejije obiụtọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

comedy