Gaa na ọdịnaya

Ehihie

Sitere na Wiktionary

Ehihie

Nkọwa

[dezie]

Ehihie bụ oge n'etiti ụtụtụ na mgbede. Ọ na-abụkarị site n'elekere iri na abụọ ruo elekere anọ nke mgbede.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinedu gara ahịa n'ehihie.
  2. Ehihie taa dị ọkụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Afternoon

Olu mba

[dezie]
  1. Ọkara ehihie

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Afternoon