Gaa na ọdịnaya

Egwuregwu

Sitere na Wiktionary

Egwuregwu

Boys_playing_street_football_in_Egypt

Nkọwa

[dezie]

Egwuregwu bụ omume ntụrụndụ nke mmadụ ji eme egwuregwu, igwu egwu, gosi nkà, ma ọ bụ gụọ asọmpi, dị ka ịgba bọl, ịgba ọsọ, ma ọ bụ igwu mmiri.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụmụaka na-egwu egwuregwu n’ụlọ akwụkwọ.
  2. Chidi na-amasị ya egwu egwuregwu bọl.


Mkpọpụta

[dezie]
Game or play


Olu mba

[dezie]
  1. Igwu egwu

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Game