Ego onye na-achọ ọrụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ego onye na-achọ ọrụ bụ ụdị nkwado ego gọọmentị na-enye ndị mmadụ na-achọsi ọrụ ike.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwaaha
Ọmumaatụ
[dezie]Enyemaka ndị na-achọ ọrụ na-enyere ọtụtụ ndị na-enweghị ọrụ aka
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]nkwado ego maka onye na-achọ ọrụ {Anambra}