Gaa na ọdịnaya

Ego bu mma nkọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

O nwere ike ịbụ ego bụ azịza nye nsogbu ọ bụla mmadụ nwere ike iche ihu ọbụlagodi ego na-enye nsọpụrụ mana mmadụ kwesịrị ịkpachara anya maka Baịbụl kwukwara na ego bụ mgbọrọgwụ nke ihe ọjọọ niile.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A golden key can open any door