Gaa na ọdịnaya

Egbugbu

Sitere na Wiktionary

Egbugbu

Nkọwa

[dezie]

Egbugbu bụ ngwa eji egbuji osisi, ngwa ọgụ maọbụ ngwa eji anọchita anya ihe n'okpukperechi

Egbugbu

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Egbugbu a di nkọ
  2. O ji egbugbu isi abụọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

axe