Egbugbere ọnụ
Ọdịdị
Egbugbere ọnụ

Nkọwa
[dezie]Egbugbere ọnụ bụ akụkụ ahụ dị n’elu ọnụ mmadụ, nke a na-eji eme ka okwu pụta n'ụzọ doro anya ma na-enyere aka n’ịta nri. Egbugbere ọnụ nwere akụkụ abụọ: nke elu na nke ala.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụmụaka ahụ na-asọ ude na *egbugbere ọnụ* ha.
- Ada nwere egbugbere ọnụ dị ụtọ nke ukwuu.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Onụ