Egbe bere ugo bere nke si ibe ya ebele, nku kwaa ya.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ilu igbo na-adọ aka ná ntị na ịnwa igbochi ndị ọzọ inwe oghere nke ha na ihe ịga nke ọma ga-ebute mbibi nke gị.maọbụ nkọwa pụtara Dịka ị chọrọ ihe ọma maka onwe gị, otú ahụ ka ị ga-achọ maka ndị ọzọ, akpọla echiche ọjọọ maka ihe ịga nke ọma ha asị.
Mkpọpụta
[dezie]
Myiri n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Live and let live