Gaa na ọdịnaya

Egbe bere ugo bere nke sị ibe ya ebela nku akwala ya kama ya gosi ya ebe ọ ga-ebe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu Igbo jupụtara n'amamihe nke pụtara na onye nọdụ ibe ya anọdụ ka udo wee dị.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]