Gaa na ọdịnaya

Egbe belu, ugo belu, nke si ibe ya ebena nku kwaa ya"

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Onye dị ndụ kwesịrị ikwe ka ndị ọzọ dịrị ndụ n'agbanyeghị ọkwa ha
  • Ka mmadụ hara igbochiri mmadụ ibe ya ụzọ, onye ọ bụla na-eme otú ahụ kwesịrị ka a jụ ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]