Gaa na ọdịnaya

Efe

Sitere na Wiktionary

Efe

Nkọwa

[dezie]

Efe bụ aha akwa mmadụ na eyi narụ

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Efe bụ aha akwa
  2. O yi efe uhie uhie

Mkpọputa

[dezie]
Efe



Olumba

[dezie]
  • Uwe
  • Akwa
  • Ogọdụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Clothes