Okwu bụ ndị ìgbo na eji mgbe achọghị ikwu ihe ha bụ n'uche kpọmkwem. Ha na were akpaalaokwu wee gosiputa ya. Okwu nkea pụtara ọ maghị ihe/ọ bụ onye nzuzu