Gaa na ọdịnaya

Echi dị ime

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ Ilụ Igbo pụtara na o nweghị onye ma ihe ga eme n'oge na-abịa abịa.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • No one knows tomorrow