Gaa na ọdịnaya

Eburu ụzọ zọta ala, azọba ute.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bu ilu Igbo na-akọwa na mmadụ kwesịrị ebuzo nwete godi ihe kachasị mkpa tupu ọ na-echegbu onwe ya banyere mgbakwunye.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Prioritize wisely.
  • Do not focus on minor benefits before establishing the major victory.