Gaa na ọdịnaya

Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.

Sitere na Wiktionary

Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na onye ọbụla na-alaghachi ebe ọ bụla ha baara uru, ebe ha nwere afọ ojuju, ma ọ bụ ebe e mesoro ha ihe nke ọma.

Ọ bụrụ na ị na-emeso ndị mmadụ nke ọma, ha ga-anọnyere gị.

Myiri n'asụsụ

[dezie ebe o si]
  1. People follow where their needs are met.
  2. We keep the company that rewards us.