Gaa na ọdịnaya

Ebe niile

Sitere na Wiktionary

Ebe niile


Nkọwa

[dezie]
  1. Ebe niile
bụ Ha gbasasịrị akwụkwọ ahụ ebe niile n’ime klas.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu mgbakwunye

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụgbọala juru ebe niile n’ahịa.
  2. Ụda egwu ahụ na-ada ebe niile n’ụlọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Everywhere


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=everywhere