Ebe nchekwa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Ebe nchekwa bụ ebe edobere akwụkwọ akụkọ ihe mere eme ma ọ bụ ihe ndekọ dị mkpa.
Nkejịasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Ebe nchekwa obodo dị n'Abuja nwere akwụkwọ akụkọ ihe mere eme dị mkpa gbasara oge Naijiria gara aga.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olundi
[dezie ebe o si]Ebe nchebe