Ilu a mere ka o doo anya na ná ndụ a, eledala onye ọ bụla anya n'ihi na onye ọ bụla nwere ike inyere gị aka