Gaa na ọdịnaya

Dina

Sitere na Wiktionary

Dina


Nkọwa

[dezie]
  1. Dina
bụ kọwaa otu mmadụ si tinye ahụ ya n’ala, n’ihe ndina, ma ọ bụ n’elu ihe iji zuru ike ma ọ bụ were kwaa.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwata ahụ dina n’ala mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ.
  2. Obi juru m anya ịhụ otu o si dina n'elu ite ọkụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Lie down


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=lie+down