Gaa na ọdịnaya

Daberechi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Daberechi bụ aha igbo nke pụtara dabere na Chineke, onye dabere na Chineke anaghi enwe oke nsọgbụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bu Daberechi

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Asusu Igbo


Ntụgharị n'asụsụ ọz

[dezie]

Bekee

[dezie]

Daberechi is an igbo name which means Lean on God, one who is dependent on God is safer.