Gaa na ọdịnaya

Chizaramekpere

Sitere na Wiktionary

Chizaramekpere

Nkọwa

[dezie]

Chizaramekpere pụtara na Chukwu azago m ekpere

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chizaramekpere bụ aha a na-akpọ nwata nwoke na nwanyị n'ala igbo

Mkpọpụta

[dezie]

Chizaramekpére

Olumba

[dezie]

Chukwuzaramekpere

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

God answer my prayer/request

Category

[dezie]