Gaa na ọdịnaya

Chinwekene

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha nke pụtara na ọ bụ Chi nwe ekene, ọ nwere ike bụrụ Chukwu ma ọ bụ ụdị Chi ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chinwekene bụ onye iro m

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

God owns greetings