Gaa na ọdịnaya

Chineke

Sitere na Wiktionary

Chineke

Chineke bụ Onye kere eluigwe na ụwa, Onye okike, Dike n’ike niile. Ọ bụ Chukwu, Chineke dị ebube, Onye nwe ụwa niile.

Nkejiasụsu

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  1. A na m ekwere na Chineke nwere ike ime ihe niile.
  2. Chineke bụ onye kere eluigwe na ụwa.


Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Supreme God


  1. Chi Okike
  2. Chukwu

Ntughari n'asusu ozo

[dezie ebe o si]

God