Chiemela
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Chiemela: Chineke e meela. Nke a bụ ekele onye Chineke mere ihe ọma.Ọ bụkwa aha mmadụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Chi e mela nye m ụmụ ntakịrị
Chiemela bịara ebe a taa.
Mkpọpụta
[dezie][tsiemela]
Olundị
[dezie]Chiemele(Lọkpaukwu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]God has done it