Gaa na ọdịnaya

Chidiebere

Sitere na Wiktionary

Nkowa

[dezie]

Chidiebere bụ onye Igbo, onye Naijiria bụ aha nwoke. Ndị nwere aha Chidiebere na-abụkarị Ndị Kraịst site n'okpukpe.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Aha m bu chidiebere

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Asusu igbo


Ntughari

[dezie]

Bekee

[dezie]

Chidiebere is of Igbo, Nigerian origin and is a Boy name. People with name Chidiebere are usually Christianity by religion.