Gaa na ọdịnaya

Chichetam( Chilotam)

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Chichetam (Chilotam) bụ aha nke mpụtara ya nwere ike ịbụ Chi echezọna m maọbụ Chi agaghị echezọ m.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chichetam na-agụ akwụkwọ na Abakaliki.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

God remember me