Gaa na ọdịnaya

Chibuike

Sitere na Wiktionary

Chibụike

Nkọwa

[dezie]

Aha mmadụ, nke pụtara na ọ bu naanị Chineke bụ isi iyi nke ike.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Aha m bụ Chịbụike
  • Chịbuike bịara be anyị taa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Chịbuike m

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

God is Strength