Gaa na ọdịnaya

Chọta

Sitere na Wiktionary

Chọta

Nkọwa

[dezie]

Chọta bụ Iji chọpụta site na ịchọ ma ọ bụ mbọ:

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Agam achọta ihea

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Shọta

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Find

Hausa

[dezie]

samu

Yoruba

[dezie]

ri

French

[dezie]

trouver