biko

O sị Wiktionary
(Dupụ̀rụ̀ sì Biko)
Jump to navigation Jump to search

Biko


Nkọwa[dezie]

  1. Biko bụ okwu di igbo ji arọ arịrọ.
  2. Bikonụ bụ mgbe ị na-ariọ mmadụ abụọ maọbụ karia arịrọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Biko nọdụ ala
  2. Biko nye mụ nri
  3. Bikonụ enweghi mụ ego.

Mkpọpụta[dezie]

Audio pronunciation in Igbo language for the word "Biko"


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Please