Gaa na ọdịnaya

Basàa

Sitere na Wiktionary

Basàa

Nkọwa

[dezie]

Basáa pụtara igbatịa ma ọ bu mepee ihe ka o wee kpuchie mpaghara ohere nke ọma. 

Nkejịasụsụ

[dezie]

Verb

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ugochi basáa akwụkwọ ya na ala

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Gbasaa

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Spread

Hausa

[dezie]

Gori

Yoruba

[dezie]

French

[dezie]

Étaler