Gaa na ọdịnaya

Atuọrọ ọmara, ọmara, mana atuọrọ ofeke otinye isi n'ọhia.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Nkea bu ilu Igbo na-akọwa na onye maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ ma jiri ya mee ihe nke ọma.
  • Onye nzuzu na-ajụ ndụmọdụ wee mebie onwe ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Advice is only useful to those who value it.
  • A wise person learns from advice; a foolish person destroys themselves with it.