Gaa na ọdịnaya

Anwụ

Sitere na Wiktionary

Anwụ

Sea_gulls_and_sun

Nkọwa

[dezie]

Anwụ bụ ìhè na ọkụ sitere n’aka Chineke, nke na-apụta n’eluigwe n’ụtụtụ ma na-enye ọkụ, ọkụkụ, na okpomọkụ. Ọ na-eme ka ihe dị ndụ nwee ndụ, na-enyere mkpụrụ osisi ịkụpụta, na-eme ka ụwa dị ọkụ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Anwụ na-enwu nke ukwuu taa.
  2. Chinaza pụtara n'èzí ka ọ gbaa anwụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Sun sun


Olu mba

[dezie]
  1. Mmụọ anwụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Sun