Gaa na ọdịnaya

Anamụ agbara okwu na uka ji uchichi wee ni nne ya

Sitere na Wiktionary

Ọdachi ma ọ bụ nsogbu nwere ike ịbịara mmadụ ọbụna n’ebe ọ chere na ọ dị nchebe.Ilu a na-akụzi na ndụ enweghị ebe nsogbu na-adịghị eru, ya mere mmadụ kwesịrị ịdị njikere mgbe niile.


Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Myiri N'asụsụ Ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Misfortune can happen to a person even in a safe place.