Gaa na ọdịnaya

Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bu okwu igbo na-akọwa na ụfọdụ ndị anaghị enwe nchekasị ma ọ bụ na ha nwere isi ike nke na-eme na ha ejighị ihe ndị dị mkpa kpọrọ ihe.
  2. Onye jụrụ ige ntị agaghị enweta enyemaka site na ịdọ aka ná ntị.

Myiri n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

You cannot advise someone who refuses to see danger.