Gaa na ọdịnaya

Amaala abụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

pụtara ịbụ nwa amaala n’obodo abụọ n'otu oge

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Chinedu nwere amaala abụọ — ọ bụ nwa amaala Nigeria na Italy, ya mere ọ na-eme njem n’obodo abụọ n’enweghị nsogbu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịbụ onye obodo abụọ n'otu oge

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dual citizenship