Gaa na ọdịnaya

Ama ka nwoke siri sie ike ọgaghị atuso chi ya ọgụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bu ịlụ igbo na-akọwa, ekwela ka ihe ndị ị rụzuru mee ka i chefuo ọnye kere gị ma ọ bụ kwe na ị karịrị ọnye kere gị.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Human power is temporary; divine power is eternal.
  • Pride leads to downfall.