Gaa na ọdịnaya

Akwa nwaanyị

Sitere na Wiktionary

Akwa nwaanyị

Nkọwa

[dezie]

Akwa nwaanyị bụ okwu Igbo pụtara uwe arụrụ n'udi nwaanyị iji wee kpuchie ọtọ, oyi na ime ka nwaanyị dị mma n'anya.

female clothes

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Akwa nwaanyị ahu mara mma.
  2. Ọ maghị na m bụ nwoke wee chinye m akwa nwaanyị.
  3. Akwa nwaanyị a ma zụtara nne m abaghị ya.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]
  • Uwe nwanyị
  • Mweyi nwaami- Abịa (Abiriba)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Female clothes