Gaa na ọdịnaya

Akwụkwọ ozi

Sitere na Wiktionary

Akwụkwọ ozi

Letter_from_Aubrey_Hall_to_Helen,_1935-12-24,_p1

Nkọwa

[dezie]
  1. Akwụkwọ ozi
bụ ihe e dere iji zipụ ozi n’etiti mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa. Ọ nwere ike ịbụ akwụkwọ e dere n’aka ma ọ bụ n'ụdị dijitalụ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m zitere m akwụkwọ ozi site n’ụlọ.
  2. Chinedu dere akwụkwọ ozi maka enyi ya bi na obodo ọzọ.

Mkpọpụta

[dezie]
Letter


Olu mba

[dezie]
  1. Ozi

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=letter