Gaa na ọdịnaya

Akwụkwọ ndụ

Sitere na Wiktionary

Akwụkwọ ndụ

Nkọwa

[dezie]

Akwụkwọ ndụ bụ Akwụkwọ nke na-akọ akụkọ ndụ mmadụ ma ọ bụ ihe ndị dị mkpa banyere ndụ ya.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ na-ede Akwụkwọ ndụ ya ka ụmụ ya wee mụta ihe banyere ndụ ya.
  2. Mgbe anyị gụrụ Akwụkwọ ndụ Nneka, anyị matara ọtụtụ ihe gbasara ọdịnala Igbo.


Mkpọpụta

[dezie]
Biography


Olu mba

[dezie]
  1. Akụkọ ndụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Biography